Omeiheoma
CHINEDU IZUCHUKWU OKOLI, SUNDAY GINIKACHUKWU NWEKE
Ome ihe oma ka obu
Ome ihe ukwu ka obu
Chukwuoma ka obu
Ekwu eme ka obu
Onwere ihe oma ona eme n’uwa nye ya (Ekene)
Maka na ekene ya na nke Omere omekwa ya (Ozo)
Na ime onodu obuna Chukwu ma ndi nke ya
Papa
Ome ihe ukwu ka obu
Onwere ihe oma ona eme n’uwa nye ya (Ekene)
Maka na ekene ya na nke Omere omekwa ya (Ozo)
Na imе onodu obuna Chukwu ma ndi nke ya
Papa
Ome ihe ukwu ka obu